ABỤ NKE 128
Ka Anyị Tachie Obi Ruo Ọgwụgwụ
-
1. Okwu Chineke nan-kwa ya
N’eme k’a tachi’obi.
Ihe niile ị mụtara
Zir’ezi, bụr’eziokwu.
Nọgidesi’ike n’okwukwe.
Bur’ụbọchị Jaa n’obi.
Nọsi’ike n’ihe zir’ezi.
Ọnwụnwa g’anụcha gị.
-
2. Jide ịhụnanyam-bụ gị.
Ekwela k’ọ jụ’oyi.
Ọnwụnwa g’abịakwara gị.
Ma, gbalịa n’atachio-bi.
N’ọnwụnw’ọ bụla bịaara gị,
Atụl’egwu, nwe’ob’ike.
Jehova g’anapụta gị.
Ọ ga n’anọkwa gịn-so.
-
3. Anyị tachi’obi ru’ọgwụgwụ,
A g’azọpụt’anyị.
Ah’anyị niile g’adịkwa
N’ime akwụkwọn-ken-dụ.
Kpebie n’ị ga n’atachio-bi.
Jiri ya n’azụo-nwe gị.
Jehova g’agọzikwa gị.
Obi ga n’atọ gịụ-tọ.
(Gụọkwa Hib. 6:19; Jems 1:4; 2 Pita 3:12; Mkpu. 2:4.)