ABỤ NKE 136
Ka Jehova Kwụọ Gị “Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu”
(Rut 2:12)
-
1. Jehova man-dị jio-bi ha n’efe ya,
Ndị n’erubere y’isi.
Jehova maara n’ife ya g’eme ka
Ha hapụi-he n’amasị ha.
Ị hapụn-dịe-nyi m’ọ bụe-zinụlọ gị,
Jehova ga n’echeta gị.
O nyere gịụ-mụnna hụrụ gị n’anya.
Ị g’ebi n’ụw’ọhụrụ ya.
(UKWE)
Ka Jehova kwụọ gịụ-gwọ zur’ezu.
Ọ ga n’agọzi gị ru’ebigh’ebi.
Kan-ku ya bụr’ebem-gbaba gị.
Jehova Chineke bụo-nye eziokwu.
-
2. Anyị nwer’ike n’echegbu onw’anyị,
Chewe n’ụw’anyị kachan-jọ.
Anyị n’echeta nam-kp’anyị dịọ-tụtụ,
Ọ ga n’ewut’anyị n’obi.
Chineke maar’ihe niile n’akpa gị.
Cheta n’ọ n’aza ekpere.
’Mụọn-sọ Chineke n’Okwu ya nan-dịe-nyi
G’akasi gịo-bi, kwado gị.
(UKWE)
Ka Jehova kwụọ gịụ-gwọ zur’ezu.
Ọ ga n’agọzi gị ru’ebigh’ebi.
Kan-ku ya bụr’ebem-gbaba gị.
Jehova Chineke bụo-nye eziokwu.
(Gụọkwa Ikpe 11:38-40; Aịza. 41:10)