Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 20

I Nyere Anyị Ọkpara Ị Hụrụ n’Anya

I Nyere Anyị Ọkpara Ị Hụrụ n’Anya

(1 Jọn 4:9)

  1. 1. Jehova Chineke,

    Anyị dum gaar’anwụ.

    M’i nyere Kraịst Jizọs

    K’anyị wee dịn-dụ.

    Anyị ga n’efe gị,

    N’aga n’ebe niile,

    N’akpọ ’madụ niile

    Ka ha soro fee gị.

    (UKWE)

    Anyị n’ekele gị

    N’ihi Nwa gị, Jizọs.

    Anyị n’abụku gịa-bụ.

    Anyị g’abụ y’ebigh’ebi.

  2. 2. Anyị bụ enyi gị

    N’ihi n’ị dịe-bere.

    Anyị ji obiụ-tọ

    Bịa k’anyị fee gị.

    Ma Nwa gị, Jizọs Kraịst,

    Bụo-nyinye kachanụ.

    O si n’el’igwe bịa

    Ma nwụọ k’anyị dịn-dụ.

    (UKWE)

    Anyị n’ekele gị

    N’ihi Nwa gị, Jizọs.

    Anyị n’abụku gịa-bụ.

    Anyị g’abụ y’ebigh’ebi.

    (NGWỤCHA YA)

    Jehova Chineke, anyị n’ekele gị,

    N’asị gị, i meela zite Nwa gị, Jizọs Kraịst.

(Gụọkwa Jọn 3:16; 1 Jọn 4:9.)