Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 47

Na-ekpe Ekpere Kwa Ụbọchị

Na-ekpe Ekpere Kwa Ụbọchị

(1 Ndị Tesalonaịka 5:17)

  1. 1. Jehova bụ Chi n’anụ ekpere.

    O kwere k’anyị n’abịakwute ya.

    N’akọrọ yam-kpa gị n’oge niile.

    Biko, gbalịa n’atụkwasị y’obi.

    N’ekp’ekpere kw’ụbọchị.

  2. 2. N’ekele ya n’o mere k’ị dịn-dụ.

    Rịọ yam-gbaghara, n’agbaghakwara.

    K’anyị n’ekwupụtara yam-mehie.

    Jehova ma n’anyị niile bụá-já.

    N’ekp’ekpere kw’ụbọchị.

  3. 3. N’akpọku Jehova n’ogen-sogbu.

    Ọ bụ Jehova ker’anyị niile.

    Rịọ ya k’o chebe gị, nyere gịa-ka.

    Atụl’egwu; n’atụkwasị y’obi.

    N’ekp’ekpere kw’ụbọchị.